Biography/ Lyrics of Uncle Dan

Asa Nwa –Uncle Dan Lyrics.

 

Intro:

Obim oh oh…

Asam oh oh…

Onye nkem oh oh…

Obim oh oh…

Onye nkem oh oh…

Asam oh oh…!

 

Hook: 

Muna ghi eeh….!

Ruo mgbe ebighi ebi

Muna ghi eeh….!

Rue mgbe ebighi ebi (Baby oh)

Muna ghi eeh….!

Ruo mgbe ebighi ebi oh

Ka Muna ghi buru…

Rue na ogwugwo.

 

Verse 1,

Asa Nwa mu ee eeh….

Idi nma ghi; adika

Ewezuga Nnem, enweghi

Onye di ka ghi oh

Site n’enu ugwu ruo na ndida

Enweghi Onye yiri ghi oh

Asa Nwa mu eeh eeh!!

Imaakaa oh…

 

Bridge:

Agam Akpos Nnem na Nnam oh..

Agam Akpo Umunnem na oyim niile

Bia ebe unuu

Ma hukwa ndeghi nile

Ka Muna ghi buru; rue Mgbe ebighi ebi. Muna ghi eeh eeh…!!

 

Chorus:

Muna ee eeh eeh….

Ruo mgbe ebighi ebi (Asa Nwa mu)

Muna ghi eeh eeh eeh eeh rue mgbe ebighi ebi oh Muna ghi eeh eeh eeh rue mgbe ebighi ebi oh 

Ka Muna ghi buru rue na ogwugwo oh.

 

Verse 2

Onye nkem oh oh oh…

Idi na obim oh….

Enweghi ihe ekeere eke nke

Puru iwezuga anyi abua

Site na eluigwe ruo n’uwa

, Akachiele kpam kpam

Onye nkem oh oh oh 

Bia kwuruw muo..

Repeat Bridge.

Repeat Chorus 

Verse 3, humming and sax acompanyment, till song fades.

 

Biography

 

Uncle Dan, also known as Presido; is from Abia South Senatorial zone. Doubled as a community Youthleader, Area Church Youth President, A Businessman, Chorister(Tenor, Bass & Baritone Soloist) and a farmer. Uncle Dan celebrates his birthday on 13th September.

See also  Another chance by Riro mp3 Download

Leave a Comment

Your email address will not be published. Required fields are marked *

Scroll to Top